Adokiye Amiesimaka Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adokiye Amiesimaka Stadium
ama-egwuregwu
Oge/afọ mmalite2015 Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ4°58′3″N 6°58′17″E Dezie
Map

Ama egwuregwu nke akpọrọ Adokiye Amiesimaka bụ ámá egwuregwu a na-eji eme ọtụtụ ihe na Port Harcourt, Naịjirịa Ọ dị na nsọtụ ugwu obodo ahụ na mpaghara Omagwa. Ama egwuregwu ahụ nwere ikike ịbanye mmadụ puku iri atọ na asatọ. [1] .

Ọ mepere na ụbọchị iri na itoolu n'ọnwa Julaị n'afọ 2015 site na egwuregwu dị n'etiti Naịjirịa na Kongo maka ntozu asọmpi Rio Olympics nke ndị Naịjirịa nwere mmeri akara 2-1 megide ndị Congo. [2]

Ka emechara n'ọnwa ahụ, ndị otu egwuregwu bọọlụ Naịjirịa Dolphins kwupụtara na ha ga agba bọọlụ ha fọdụrụ n'afọ 2015 n'ámá egwuregwu ahụ. [3]

Site na site n'ụbọchị iri abụọ na ise ruo ụbọchị iri abụọ na asaa na ọnwa Jenụwarị n'afọ 2019, ejiri ámá egwuregwu ahụ eme ihe ngosi nke were ụbọchị atọ nke akpọrọ, Nzukọ Ndụ Elu nke sitere na aka Pastọ Chris Oyakhilome . Ama egwuregwu ahụ juputara na ozuzu oke ya na puku kwuru puku mmadụ nọdụrụ ala n'etiti ebe ahụ maka ihe omume a. [4] Ama egwuregwu a na -eje ozi dị ka ebe obibi Rivers United klọb.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. admin. "Amiesimaka Stadium, A National Asset – Maku - :::...The Tide News Online:::...", :::...The Tide News Online:::..., 2013-02-15. Retrieved on 2018-05-31. (in en-US)
  2. Dream Team Walk Tight Rope After 2 -1 Win Against Congo:: All Nigeria Soccer - The Complete Nigerian Football Portal. allnigeriasoccer.com. Retrieved on 2015-07-30.
  3. Dolphins take home games to Adokiye Amiesimaka Stadium - Goal.com. goal.com. Retrieved on 2015-07-30.
  4. Pastor Chris begins Higher Life Conference in Port Harcourt. nationaldailyng.com. Retrieved on 2019-01-28.