Adrian Dragoș Iordache
Ọdịdị
Adrian Dragoș Iordache
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Romania |
| Aha enyere | Adrian, Dragoș |
| Aha ezinụlọ ya | Iordache |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Novemba 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Pitești |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Romanian |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Adrian Iordache (amụrụ na 13 Nọvemba afọ 1981) bụ onye mba Romanian na-agba bọọlụ. Ọ pụtara ugboro iri asatọ na itoolu na Liga I ma gbaa bọọlụ n'ọkwa kachasị elu na Gris na nke abụọ na obodo Germany.
Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]- FC Argeş Piteşti
- Njikọ nke Abụọ nke Romania: 2007-08
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Adrian Dragoș Iordache at RomanianSoccer.ro (in Romanian)