Adunni Ade

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adunni Ade
Adunni Ade(Adewale)
Adunni at the AMVCA 2020
Born
Adunni Adewale

(1976-06-07) 7 Juunu 1976 (age 47)
NationalityNigerian
CitizenshipNigerian
American
Alma materUniversity of Kentucky
OccupationActress, Model
Years active2006–present
Spouse(s)Nil
Children2

Adunni Ade (onye amụrụ n' ọnwa asaa, 1976) bụ onye omee n' ihe nlereanya nke ala Naijiria . [1] [2]

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

Adunni, onye amụrụ Queens, New York, United States [3] ka a German Irish nne na a Yoruba Nigerian nna. [4] A zụlitere ya na Lagos na United States. Ọ gara ụlọ akwụkwọ elementrị ya na Lagos n' Ogun steeti. Nna ya bi na Lagos, bụrụkwa onye ọchụnta ego na-eme nke ọma kpaliri ya ịmụ Accounting. O nwetara nzere na 'accounting' na Mahadum Kentucky na 2008. [5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Adunni rụrụ ọrụ na ngalaba ụlọ na mkpuchi na United States tupu ọ gbanwee gawa na ngalaba ọrụ ntụrụndụ. Ọ gbalịrị ịmalite ịme ihe ejiji ma gosipụta ya na America's Next Top Model . Ka ọ laghachisịrị Naịjirịa, o nwetara ọrụ Nollywood mbụ ya mgbe ọ rụrụ ihe nkiri n'asụsụ Yoruba "You or I" na 2013. O gosiputala otutu ihe nkiri Nollywood nke asusu bekee na nke Yoruba, tinyere ihe nkiri nke egwu Sound Sultan na Ice Prince . [6] [7] O nwetere nturu ugo Stella site na Institute of Journalism nke Naijiria maka mbọ ya n’ikwalite omenaala Naijirịa [8] Na 2017, ọ ghọrọ onye nnọchi anya aha maka OUD Majestic. [9]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Adunni nwere umu nwoke abụọ; D'Marion na Ayden. [10] O kwuru na ọ diiri ya ike ịhapụ papa ha, na ya ga-anọgide na- azụ ụmụ naani ya. [11] [12] [13]

Ihe nyocha ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Iwo tabi emi ( You or I ) (2013) [14] [15]
  • What's Within (2014)
  • 2nd Honeymoon (2014)
  • Head Gone (2015)
  • So in Love. (2015)
  • Schemers (2016)
  • Diary of a Lagos Girl (2016)
  • Diary of a Lagos Girl (2016)
  • For The Wrong Reasons (2016)
  • It's Her Day (2016) mere ka AMVCA họpụta ya na 2017 dika onye na-eme ihe nkiri kacha enye nkwado n'Afrịka, . O nwetakwara onyinye dika onye na-eme ihe nkiri kacha enye nkwado na Lagos Film Festival maka ihe nkiri ahụ.
  • The Blogger's Wife (2017)
  • Guyn Man (2017)
  • Boss of All Bosses (2018)
  • The Vendor (2018)
  • House Of Contention (2019)

Igwe onyonyo[dezie | dezie ebe o si]

  • Behind the Cloud
  • Babatunde Diaries
  • Jenifa's Diary Season 2
  • Sons of the caliphate 2

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ndị Yoruba

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "I am a sucker for Love". Retrieved on January 22, 2018.
  2. Nollywood actress reveals nationality says marriage is not in her agenda. Retrieved on January 22, 2018.
  3. "Adunni Ade … Chic, Sexy N' Expressive". Retrieved on January 22, 2018.
  4. "Adunni Ade: Stylish diva". Retrieved on January 22, 2018.
  5. ADUNNI ADE TALKS ON HER MIXED BACKGROUND & GROWING UP. Archived from the original on October 13, 2020. Retrieved on January 22, 2018.
  6. "I was extremely nervous in my first movie – Adunni Ade, actress", Sun news. Retrieved on January 22, 2018.
  7. "'Why I debuted in Saidi Balogun's You and I'-Adunni Adewale", Encomium. Retrieved on January 22, 2018.
  8. "Adunni appreciates NIJ", The Nation. Retrieved on January 22, 2018.
  9. "Adunni Ade and Bolanle Ninolowo Unveil The #OUDMAJSETICINSPIREMAGIC Ad Campaign For Oud Majestic Luxury Perfume Store". Retrieved on January 22, 2018.
  10. "Adunni Ade opens up about Life as a Single Parent, Overcoming Personal Obstacles, Finding Love & More in Latest Issue of Motherhood In-Style Magazine", BellaNaija. Retrieved on January 22, 2018.
  11. "Checkout actress Aduni Ade and her adorable two sons", Nigeriafilms.
  12. "ADUNNI ADE APPRECIATES NIJ STUDENTS", The Nation. Retrieved on January 22, 2018.
  13. "Why I Did Not Marry The Father Of My Children- Adunni Ade", Naij. Retrieved on January 22, 2018.
  14. "8 things you should know about Adunni Ade", The Pulse. Retrieved on January 22, 2018.
  15. "I'm Proud Of My Yoruba Background – Actress, Adunni", Naij. Retrieved on January 22, 2018.

Njikọ ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Adunni Ade na IMDb