Gaa na ọdịnaya

Adunni Bankole

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adunni Bankole
Born

Adunni Bankole (March 1959 – 3 Jenụarị 2015) bụ onye na-azụ ahịa obodo Naijiria. Adunni Bankole[1] Ọ bụ Yeye Mokun nke alaeze Owu, obodo dị na Abeokuta, isi obodo Ogun State, ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria. Yeye Mokun Owu alaeze Abeokuta Ogun Steeti Nigeria[2]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Machị 1959 na alaeze Owu nke Abeokuta na Ogun State, ndịda ọdịda anyanwụ Nigeria. Alaeze Owu Abeokuta Ogun Steeti Nigeria[3] Ọ lụrụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba nke abụọ, onye isi ala Alani Bankole bụ nna onye bụbu onye na-ekwuchitere ụlọ nnochite anya, Honourable Dimeji Bankole.[4]

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwụrụ n'ihi nkụchi obi na 3 Jenụwarị 2015 mgbe ịwachara obi.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Society Lady, Adunni Bankole, is Dead, Articles - THISDAY LIVE". Archived from the original on 2015-01-19.
  2. "Friends extol Adunni Bankole". The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2015-01-12.
  3. "Bankole loses step-mother on daughter's wedding day". Vanguard News.
  4. "Lagos socialite Adunni Bankole dies on daughter's wedding day - DailyPost Nigeria". DailyPost Nigeria.