Afam, Rivers State

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

. [1]Afam bụ obodo dị na Oyigbo Local Government Area, Rivers State, Nigeria .  [1] Isi ụlọ ọrụ Oyigbo dị na Afam

. [2] Obodo nwere ebe a na-emepụta ọkụ na ụlọ ọrụ gas.[1]  Enwere ụlọ ọrụ ọkụ nwere megawatt gas dị 450 a na-akpọ Afam IV[3]

  1. Onukwugha (2022-09-26). Afam Power Host Communities Accuse Federal Govt, Rivers Of Neglect (en-US). Retrieved on 2023-04-29.
  2. Onukwugha (2022-09-26). Afam Power Host Communities Accuse Federal Govt, Rivers Of Neglect (en-US). Retrieved on 2023-05-02.
  3. Afam IV power station (en). Global Energy Monitor. Retrieved on 2023-05-02.