Afia Amankwaah Tamakloe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Afia Amankwaah Tamakloe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereAfia Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, àgwà redio Dezie
ebe agụmakwụkwọAfrican University College of Communications, Konongo Odumase Senior High School Dezie


Ophelia Ofori Amankwaah nke a maara ebe niile nke ọma dị ka Afia Amankwaah Tamakloe bụ onye Ghana na-ahụ maka TV na redio, onye nta akụkọ na onye na-akwado ahụike.[1][2][3] Ahoputara ya na Best Health Reporter na 25th GJA Awards.[4] Ọ bụ onye na-elekọta Nkwa Hia, Nyinsen Ne Awo na M'ahyɛaseɛ na Adom FM / TV.[5]

Afọ Emume Ihe nrite Ọrụ a họpụtara Nsonaazụ Ref
2020 25th GJA Awards Akụkọ Ahụike Kacha Mma Ya onwe ya Merie [6]
Ghana Outstanding Women Awards Nwanyị pụtara ìhè nke afọ (Health) Ya onwe ya Ahọpụtara
NCA Awards Onye mgbasa ozi TV nke afọ (Local) Ya onwe ya Merie [7]
2019 Media Excellence Awards (USA) Ya onwe ya Merie
Ghana Actors and Entertainers Awards Best Female News Anchor Ya onwe ya Merie [8]
Onye na-elekọta TV kacha mma Ya onwe ya Merie
Ghana Outstanding Women Awards Nwanyị pụtara ìhè nke afọ (Radio) Ya onwe ya Ahọpụtara [9]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Maazị Larry Tamakloe ma ha abụọ nwekwara ụmụ abụọ, Laureen na Kurt.[10][11]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mortey (2018-02-07). VIDEO: Preview of Adom FM's 'Nyinsen Ne Awuo' with Afia Amankwah Tamakloe (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 2020-10-27.
  2. Mensah (2019-07-24). Photos of the most beautiful Twi newscasters in Ghana (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2020-10-27.
  3. Brown (2019-07-24). Photos: Meet the 10 beautiful twi newscasters who have dominated the media space (en-GB). GhPage. Retrieved on 2020-10-27.
  4. Multimedia Group wins big at 25th GJA Awards (en-US). MyJoyOnline.com (2020-10-25). Retrieved on 2020-10-27.
  5. Adom TV's Afia Amankwah Tamakloe Celebrates Birthday With Stunning Photos (en-AU). GhGossip (2020-04-02). Retrieved on 2020-10-27.
  6. Full list of 64 award winners at 25th GJA Awards (en-US). MyJoyOnline.com (2020-10-25). Retrieved on 2020-10-27.
  7. Tetteh (2020-09-03). Full 2020 National Communications Awards Nominees List - Kuulpeeps.com, Others Included (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2020-10-27.
  8. Adom TV's Afia Amankwah, Sandra Ohemeng shine at Actors and Entertainers Awards (en). Modern Ghana. Retrieved on 2020-10-27.
  9. Ofori Amponsah, Joyce Blessing to perform at GOWA 2019 (en). www.ghanaweb.com (2019-10-22). Archived from the original on 2020-10-31. Retrieved on 2020-10-27.
  10. RASHAD (2020-03-31). Afia Amankwah Tamakloe of Adom TV flaunts her handsome husband online-Netizens react (Photos) (en-GB). GhPage. Retrieved on 2020-10-27.
  11. Adom Tv's Afia Amankwah Tamakloe Flaunts Son on Social Media As He Celebrates Birthday (en-US). Buzzgh. Retrieved on 2020-10-27.