African Artists' Foundation
Ọdịdị
African Artists' Foundation
Oge/afọ mmalite | 2007 |
---|---|
onye hiwere | Azu Nwagbogu |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Lagos |
webụsaịtị | https://www.africanartists.org/ |
The African Artists' Foundation (AAF) bụ òtù na-anaghị achọ uru, nke dị na Lagos, Nigeria. Ọ bụ Azu Nwagbogu guzobere ya na 2007 iji kwalite nka na ndị na-ese ihe na ndị ọzọ na-agụ egwu na Naijiria.[1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]AAF malitere ọrụ ndị a:
- Emume foto Lagos nke malitere na 2010 dị ka emume nka mba ụwa mbụ nke foto na Naịjirịa.[1][3][4][5][6]
- NAC National Art Competition bụ asọmpi nka kwa afọ nke malitere na 2008.[7][8]
- Female Arts Platform [1][9]
- CDI - Capacity Development Integration[10]
- YECA – Youth Empowerment through Contemporary Art[11]
- ABA Art Base Africa, ọ bụ ikpo okwu n'ịntanetị maka arụmụka banyere nka oge a nke Africa[12]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- WIMBIZ
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 The African Artist Foundation promoting Art and Photography. vanguardngr.com. Retrieved on 1 December 2014.
- ↑ NON-FORMAL EDUCATION AFRICAN ARTISTS’ FOUNDATION. contemporaryand.com. Archived from the original on 31 August 2014. Retrieved on 1 December 2014.
- ↑ Ghosts, queens and selfies: Fantastical photography from LagosPhoto Festival. cnn.com. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ LagosPhoto festival 2014 – in pictures. The Guardian. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ LIGHT, CAMERA...PHOTOS!. thisdaylive.com. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ LagosPhoto Festival. vogue.it. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ NIGERIAN BREWERIES Plc & AFRICAN ARTISTS’ FOUNDATION (AAF) announce the call for entries for the SIXTH ANNUAL National Art Competition. 360nobs.com. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 1 December 2014.
- ↑ National Art Competition (NAC). africanartists.org. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ Female Artists' Platform. africanartists.org. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ CDI (Capacity Development Integration). africanartists.org. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ YECA (Youth Empowerment through Contemporary Art). africanartists.org. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ Art Base Africa. africanartists.org. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website