African Champion Industries

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

African Champion Industries, nke a na-akpọbu Super Paper Products Co. Ltd., bụ ụlọ ọrụ Ghana na-emepụta ihe na-etinye aka na mmepụta akwụkwọ mposi.[1] Edepụtara ha na ndepụta ngwaahịa nke Ghana Stock Exchange, GSE All-Share Index. E hiwere ụlọ ọrụ ahụ na May 23, 1967.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. ACI: African Champion Industries Ltd. - Ghana Stock Exchange. dev.kwayisi.org. Archived from the original on 2014-08-14. Retrieved on 2014-09-27.

Àtụ:Economy of Ghana