Agege Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ogige Egwuregwu Agege
Ogige egwuregwu Agege Lagos

Agege Stadium bụ ọgbara ebe e ebere maka ọtụtụ ihe nkiri dị iche iche nke dị na Lagos, Nigiiria.[1] Ọ bụ ebe mmadụ ruru puku anọ ga ano.[2] Ọ bụ ụlọ egwuregwu nke ndị okwe bọọlụ MFM F.C., na Nigiiria women's national under-17 football team ma kemgbe afọ puku abụọ na iri na asatọ, tinyere nke ndị otu DreamStar F.C. Ladies.

Gọọmentị steeti Lagos na-ekwu na a na-eme mgbalị iji mezue mmelite ha n'ámá egwuregwu ahụ na Febụwarị, dịka ụlọ ọrụ mgbasa ozi Naijiria kọrọ.[1]

Lagos Stadium bụ ebe obibi nke Nigeria Women Premier League club DreamStar F.C. Ladies, na Nigeria Premier League Club MFM, bụ ndị nọchitere anya mba ahụ na 2017 CAF Champion League, tinyere Plateau United.[3]

Ụlọ ọrụ Verified Creative House, ụlọ ọrụ na-ere ahịa na akara, mere ngosi azụmahịa ya na Agege Stadium, na Agege Local Government Area nke Lagos State, site na mgbe ọnwa July gbara otu ụbọchị rue na ụbọchị asaa.[4]

Ebe ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Lagos FA Cup Finals Hold Monday At Agege Stadium", P.M. News, 6 April 2015. Retrieved on 10 September 2015.
  2. "New Agege Stadium: Lagos Commend Fashola", Nigeria Infrastructure News, 25 February 2011. Retrieved on 25 February 2011.
  3. "Agege Stadium will be ready for Champions League –Lagos", Punch Newspapers. Retrieved on 2018-03-22. (in en-US)
  4. Agege Trade Fair Opens – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Archived from the original on 2022-09-13. Retrieved on 2022-09-13.