Jump to content

Agha Mikayil Bath

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọnụ ụzọ Agha Mikayil Bath
Agha Mikayil Bath

E wuru Agha Mikayil Bath na narị afọ nke iri na asatọ n'akụkụ ndịda ọdịda anyanwụ nke ebe e wụsiri ike, n'otu n'ime okporo ámá ya, Kichik Gala, Old City ebe ndị ọbọdọ n'akpọkarị ebe a agbata obi nke ndị n'achọ ịsa ahụ.

Ọ n'ebu aha Haji Agha Mikayil site n' Shamakhi, onye wuru ya.[1]

  1. Museums, Reserves, Galleries of Baku: Agha Mikayil Bath — National Tourism Promotion Bureau, 2017.