Agnès Nkada
Ọdịdị
Agnès Nkada
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Agnes, Agnès |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Maachị 1995 |
| Ebe ọmụmụ | Akonolinga |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | FC Lorient, Croix Blanche Angers Football, Extremadura UD Femenino, PM Friol, Cameroon women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Agnès Marie Claire Nkada (onye amụrụ n'abalị iri na abụọ nke ọnwa Maachị n'afọ 1995) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba boolụ dị ka onye na-agbachitere ndị otu Spanish Primera Nacional Extremadura UD na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon nke nga ịhụ inye goolu.[1]
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Nkada sonyeere otu klọb Spanish Primera Nacional Extremadura UD n'abalị̀ iri abụọ na asatọ nke ọnwa Septemba n'afọ 2019.[2] N'afọ 2020, ọ sonyeere otu egwuregwu nke PM Friol.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Agnès Nkada - Soccer player profile & career statistics - Global Sports Archive. globalsportsarchive.com. Retrieved on 2021-12-24.
- ↑ Agnes Nkada ficha por el Extremadura UD (es). Extremadura UD Femenino (28 September 2019). Retrieved on 28 September 2019.
- ↑ official-agnes-nkada-joins-spanish-side-pm-friol. Archived from the original on 2021-12-24.