Gaa na ọdịnaya

Ahlam Amrani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ahlam Amrani
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịAlgeria Dezie
Aha ezinụlọ yaAmrani Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Ọktoba 1991 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Ahlam Amrani (amụrụ 14 oktoba 1991) ) bụ onye Algeria na egwu volleyball.

O sonyere na klọb ya GS Petroliers na 2014 FIVB Volleyball Asọmpi iko mba ụwa nke ụmụ nwanyị.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Team Roster – GS Petroliers. clubworldchampionships.2014.women.fivb.com. Retrieved on 3 January 2016.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]