Gaa na ọdịnaya

Ahmad Sani Yerima

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ahmad Sani Yerima
Governor of Zamfara State
In office
29 May 1999 – 29 May 2007
Preceded byJibril Yakubu
Succeeded byMahmud Shinkafi
Senator of the Federal Republic of Nigeria
In office
June 2007 – June 2019
Succeeded byLawani Hassan
ConstituencyZamfara West
Personal details
BornAhmad Rufai Sani
(1960-07-22) 22 Julaị 1960 (age 65)
NationalityNigerian
Political partyAll Progressives Congress (APC)

Ahmed Rufai Sani Yerima (amụrụ na 22 Julaị 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ Gọvanọ nke Zamfara Steeti site na Mee 1999 ruo Mee 2007, ma jee ozi dị ka Senator maka Zamfara West na Deputy Minority Leader na Senate. Ahmed Rufai Sani Yerima