Ahmose-Sitkamose

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox monarch'Ahmose-Sitkamose', mgbe ụfọdụ na-apụta dịka naanị Sitkamose bụ adaeze n'oge ngwụcha nke 17th-mmalite Nke 18 ọchịchị n'Ijipt.

Ọ bụ naanị nwa Kamose a maara.   Ọ lụrụ nwanne nna ya Ahmose I ma nye ya otutu aha nke Great Royal Wife na God's Wife of Amun mana ha enweghị ụmụ a maara. N'ịgbaso ọdịnala ndị Ijipt, Ahmose nwere ndị nwunye ndị ọzọ, gụnyere nwanne ya nwanyị Ahmose-Nefertari.[1]

A chọtara ozu Sitkamose na 1881 n'Ebe nchekwa Deir el-Bahari; ọ bụ n'ig

be ozu nke nwoke aha ya bụ Pediamun onye biri n'oge 21st Dynasty. Gaston Maspero kpughere ozu ya na June 19, 1886. Sitkamose dị ihedị ka afọ iri atọ mgbe ọ nwụrụ,dịka nnyocha si kwuo. Nke a na-akwado ihe akaebe na ọ nwụrụ n'afọ di ya nke 18 (1533 BC) [2] Grafton Eliot Smith kọwara ya ị ka nwanyị akpụsiri ike, nke fọrọ nke nta ka ọ bụrụ nwoke. Ndị ohi ili ahụ mebiri ozu ahụ.[3] Mgbe ọ nwụsịrị, Ahmose m nyere eze nwanyị Ahmose-Henuttamehu utu aha "Great Royal Wife", mgbe ọ nwụsịrịkwa, Ahmome-Nefertari, nne Amenhotep I.

Ndensịbịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Dodson & Hilton, p.129
  2. Manetho, Aegyptiaca
  3. View 17'th Dynasty Royal Mummies from DB320. members.tripod.com. Retrieved on 2018-02-26.