Aicha Mara
Ọdịdị
Aicha Mara
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Guinea |
aha enyere | Aicha |
aha ezinụlọ ya | Mara |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Jenụwarị 1996 |
Ebe ọmụmụ | Évreux |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Aicha Mara (amụrụ y na onwa Jenụwarị n’ubochi iri abuo na ano nke afo 1996) bụ onye France-Guinean na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye nche maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke obodo Guinea na otu Monaco na French basketball league.
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]Mara turu bọọlụ maka klọb bọọlụ Pays Voironnais n'oge afo 2018-2019 ebe o nyeere ndị otu ahụ aka ịmecha oge nke abụọ na league tupu ebufee ya na mba Monaco maka oge afo 2020-2021.[1]
Ndị otu obodo Guinea
[dezie | dezie ebe o si]Mara bu ụzọ nọchite anya otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke mba Guinea na afo 2017 n'oge FIBA Women's Afrobasket. Ọ bụkwa otu n'ime ndị otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Guinea nke gbara bọọlụ na Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2021 na 2023 . [2] [3][4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ African Basketball News, Scores, Stats, Analysis, Standings. www.afrobasket.com. Retrieved on 2024-04-12.
- ↑ Aicha Mara - Player Profile. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-12.
- ↑ Aicha MARA at the FIBA Women's AfroBasket 2021 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-12.
- ↑ Aicha MARA at the FIBA Women's AfroBasket 2023 (fr). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-12.