Jump to content

Aimee Bahng

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Aimee Bahng bụ onye agụmakwụkwọ America. Ọ bụ prọfesọ nke okike na ọmụmụ ụmụ nwanyị na kọleji Pomona na Claremont, California. Ngọnarị ọgbaghara ya na mbụ na kọleji Dartmouth kpalitere ngagharị iwe gbasara ịkpa oke megide agbụrụ agbụrụ na agụmakwụkwọ.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Bahng nwetara nzere bachelọ ya na Mahadum Princeton, wee mechaa nzere masta na Middlebury College na nzere doctorate na Mahadim California, San Diego . [2][3]

Bahng kuziri na Dartmouth College. Ọjụjụ ọ jụrụ ịchịisi ebe ahụ kpalitere ngagharị iwe gbasara ịkpa oke megide agbụrụ agbụrụ na agụmakwụkwọ. [4] [5] [6][7][1]

N'afọ 2017, e were ya n'ọrụ na Pomona College dị ka osote prọfesọ na ngalaba ọmụmụ nwoke na nwanyị. [2]

Ihe nchọpụta Bahng gụnyere akụkọ ifo nke Asia-America na onye edemede Octavia Butler . [2]

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Flaherty. Tenure Denied (en). Inside Higher Ed. Retrieved on 2023-10-03. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 2.2 Aimee Bahng (en). Pomona College (6 July 2017). Retrieved on 4 October 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Official" defined multiple times with different content
  3. Redacted Dartmouth CV (2016). Archived from the original on 2019-05-09. Retrieved on 2023-10-03.
  4. Flaherty. "Campus unrest follows tenure denial of innovative, popular faculty member of color", Inside Higher Ed, 17 May 2016. Retrieved on 3 May 2021. (in en)
  5. Morris. "Denied Tenure at Dartmouth, Aimee Bahng Feels Diversity Efforts Ring Hollow", Diverse Issues in Higher Education, 18 May 2016. Retrieved on 3 May 2021. (in en)
  6. Sananes. "A Fight For Faculty Of Color At Dartmouth And Beyond", New Hampshire Public Radio, May 24, 2016. Retrieved on 3 May 2021. (in en)
  7. Wilson. "A New Front of Activism", The Chronicle of Higher Education, November 6, 2016. Retrieved on 3 May 2021.
  8. Carpenter (2020). "Migrant Futures: Decolonizing Speculation in Financial Times by Aimee Bahng" (in en). Modern Fiction Studies 66 (3): 574–577. DOI:10.1353/mfs.2020.0029. ISSN 1080-658X. 
  9. Guynes (21 February 2019). "Migrant Futures: Decolonizing Speculation in Financial Times". ASAP/Journal. Retrieved on 4 October 2021. 
  10. Bui (2020). "Migrant Futures: Decolonizing Speculation in Financial Times by Aimee Bahng". Journal of Asian American Studies 23 (2): 306–309. DOI:10.1353/jaas.2020.0014.