Aisa Black Agaba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aisa Black Agaba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Aisa Black Agaba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Uganda. Ọ na-anọchite anya ndị Bugangaizi n'ebe ọwụwa anyanwụ na mpaghara Kibale dị ka onye nnọchi anya mpaghara (MP) na ndị omeiwu nke Uganda.[1][2][3]

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

Agaba bụ onye otu National Resistance Movement (NRM) otu ndọrọndọrọ ọchịchị n'okpuru onye isi oche Yoweri Kaguta Museveni onye isi ala nke mba Uganda. O meriri onye bụbu onye omeiwu Twinamatsiko Onesmus na ntuli aka nke NRM na ntuliaka nke 2021 Uganda.[4][5][6][7]

Ọrụ aka[dezie | dezie ebe o si]

Na nzuko omeiwu nke Uganda, Agaba na-eje ozi na kọmitii na-ahụ maka akụrụngwa anụ ahụ.[8]

Ebesidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Agaba Aisa - 2021 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-04-07.
  2. Tushabe (2021-01-18). Full List of Winners and Losers of 2021 Member of Parliament Elections (en-US). The Pearl Post. Retrieved on 2022-04-07.
  3. Parliament Swearing in Day two: who is on the list (en). Bukedde. Retrieved on 2022-04-07.
  4. AISA AGABA , Aspiring Woman MP 2021-2026, BUGANGAIZI EAST (en). www.ugandadecides.com. Retrieved on 2022-04-07.
  5. Kibaale records high voter turnout (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-07.
  6. Tumusiime. Chaos As Kibaale NRM Results Are Announced (en). Uganda Radio Network. Retrieved on 2022-04-07.
  7. Battleground constituencies to watch in NRM primaries (en). Monitor (2020-08-31). Retrieved on 2022-04-07.
  8. Committee on Physical Infrastructure – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-07.