Aisha Abubakar Abdulwahab

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aisha Abubakar Abdulwahab
Born1971
NationalityNigeria
Known forproposing novel research to study tuberculosis
Childrentwo

Dọkịta Aisha Abubakar Abdulwahab (amụrụ n'afọ c.1971) bụ onye uwe ojii Naijiria nke ritere ihe nrite UNESCO iji mụọ maka ụkwara nta.

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Aisha Abubakar Abdulwahab n'afọ c.1971 ma ọ banyere n'ọlụ ndị uwe ojii Naijiria n'afọ 1995. O nwere nzere na sayensị anụmanụ nakwa nzere dọkịtaret.[1]

N'afọ 2005, o ritere ihe nrite UNESCO maka atụmatụ ya iji DNA chọpụta njikọ dị n'etiti ụkwara nta mmadụ na nke ehi. Site n'iwere ihe nlele o wetara n'aka ehi na ndị mmadụ, ọ nwere ike ịtụle ihe ize ndụ ndị na Naijiria mgbe ha ṅụrụ mmiri ara ehi n'enweghị paschọraizeshọn.[2] Ihe nrite ahụ bụ iji mee ka o mezue nyocha na mahadum ọ bụla. Adbulwahab lụrụ di ma nwee ụmụ abụọ.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Female cop bags UNESCO award, 2005, OnlineNigeria, Retrieved 8 February 2016
  2. Science needs women, UNESCO.org, Retrieved 9 February 2016