Jump to content

Aisha Mohammed Mussa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aisha Mohammed Mussa
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
aha enyereA'isha Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụAfar Region Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Defence of Ethiopia, Minister of Urban Development and Construction, Minister of Irrigation and Lowlands Dezie

Aisha Mohammed Mussa (amuru n'afo 1979) bu onye oru injinia n'ala Ethiopia na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụbụ onye Mịnịsta na-agbachitere mba ahụ site na Ọktọba 2018 ruo 18 Eprel 2019, mgbe e mere ya Minista nke Ihe owuwu na Mmepe Obodo.

Mmalite ndu na mmuta

[dezie | dezie ebe o si]

Mohammed nwere digiri na sịvịl injinịa ma nwe nzere mastas na Transformational Leadership na Change[1]. Ọ bụ onye Moslem si Afar Region na mgbawo ugwu Ethiopia.[2][3]

Mohammed bụ onye sịvịl injinịa ma nwe mgbe o ruru oru dika minista ihe owuwu[4][5]. O jekwara ozi dị ka Mịnịsta njem na omenaala ndi obodo Ethiopia[6][7]. Na 16 Oktoba 2018, onye isi ala Ethiopia bu Prime Minister Abiy Ahmed mere ya onye Mịnịsta na-agbachitere obodo haa. Mohammed bụ nwanyị mbụ e nyere ọkwa ahụ[8]. O bụ otu n’ime ụmụ nwaanyi iri e mere minista. Ya mere naanị Ethiopia na Rwanda bụ mba Afrịka nwere okike nnochite[9] makana ha nwere ụmụnwaanyị iri na ụmụ nwoke iri na-arụ ọrụ dị ka mịnịsta. Na 18 Eprel 2019, a họpụtara ya dika Mịnịsta nke Mmepe Obodo na ihe owuwu[10]

N'eshi 16 na onwa iri n'afo 2018, onye isi ndi Ethiopia,

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ethiopia Appoints New Defense and Foreign Ministers. Africa News (19 April 2019). Archived from the original on 30 April 2019. Retrieved on 30 April 2019.
  2. Ethiopia's Abiy gives half of ministerial posts to women. BBC (16 October 2018). Retrieved on 23 January 2019.
  3. Ethiopia Appoints First Hijabi Muslim Defense Minister. About Islam (17 October 2018). Retrieved on 23 January 2019.
  4. Tadesse, Fasika (20 October 2018). Ethiopia: 'Competence, Gender Constitute' Cabinet. Addis Fortune. All Africa. Retrieved on 23 January 2019.
  5. Mubangizi, Odomaro (24 October 2018). Queens of Sheba: Dr. Abiy's feminised cabinet. Pambazuka News. Retrieved on 23 January 2019.
  6. (28 February 2017) The Statesman's Yearbook 2017: The Politics, Cultures and Economies of the World. Palgrave Macmillan. ISBN 9781349683987. 
  7. Ethiopia Outlines New Tourism Strategy. The Worldfolio. Ethiopia Online (4 February 2016). Retrieved on 23 January 2019.
  8. Burke, Jason (17 October 2018). Women win half of Ethiopia's cabinet roles in reshuffle. The Guardian. Retrieved on 23 January 2019.
  9. Ethiopia's Abiy gives half of ministerial posts to women. BBC (16 October 2018). Retrieved on 23 January 2019.
  10. Ethiopia Appoints New Defense and Foreign Ministers. Africa News (19 April 2019). Archived from the original on 30 April 2019. Retrieved on 30 April 2019.