Jump to content

Aisha Umar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aisha Umar
Mba Onye Naijiria
Ọrụ Onye na-egwu volleyball

Aisha Umar bụ onye Naijiria na-egwu volleyball nke na-egwu na otu egwuregwu volleyball Customs nke Naijiria. [1]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Aisha na-agba otu egwuregwu volleyball "b" na Beach maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa.

[2] [3] Aisha tinyere Priscilla Agera na Tochukwu Nnourge meriri Burkina Faso na egwuregwu mmeghe na asọmpi Volleyball nke Afrịka nke afọ 2019 na Cairo, Egypt.

Aisha sokwa [4]'òtù ndị Nigeria Volleyball Federation kpọrọ maka asọmpi Africa Volleybball nke 2021 na Rwanda. Ndị otu ụmụ nwanyị Naịjirịa [5] n'ọnọdụ nke anọ na ngwụcha asọmpi ahụ.

[6][7] Ya na Albertina Francis so na ndị otu Naijiria na asọmpi ntozu mba ụwa nke 2018 FIVB na Ivory Coast.

[8][9]Ndị otu kọstọm Naịjirịa pụtara dịka ndị mmeri nke asọmpị bọọlụ bọọlụ Naịjirịa nke afọ 2022.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Saliu (2021-08-17). NVBF invites 54 players ahead of Nations Cup in Rwanda (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2023-03-21.
  2. Africa Club Championship: Nigeria Customs women volleyball team pummel USFA of Burkina Faso (en-GB). Daily Trust (2019-03-17). Retrieved on 2023-03-21.
  3. NNN (2019-03-16). Africa Club Championship: Nigeria Customs women volleyball team pummel USFA of Burkina Faso (en). NNN. Retrieved on 2023-03-21.
  4. Volleyball Federation opens camp in Kaduna with 54 players (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-08-21). Retrieved on 2023-03-21.
  5. Nigeria's women volleyball team finish fourth in Kigali, men seventh (en-US). Punch Newspapers (2021-09-20). Retrieved on 2023-03-21.
  6. Magazine (2017-08-17). Women volleyball World Cup Qualifier: Nigerian team heads for Abidjan (en-GB). BrandPower Magazine. Retrieved on 2023-03-21.
  7. Melandi: Nigeria Women Volleyball Federation Team to depart to Abidjan for World Cup Tournament (en-US). Reportcircle (2017-08-17). Retrieved on 2023-03-21.
  8. Pictures: Offa VC, Customs emerge champions of 2022 Nigeria Volleyball Premier League (en-US). Blueprint Newspapers (2022-09-26). Retrieved on 2023-03-21.
  9. Offa Volleyball Club, Customs win 2022 titles (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2022-09-27). Retrieved on 2023-03-21.