Ajoke Muhammed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ajoke Muhammed
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụhorticulturist, conservationist Dezie

Hafsatu Ajoke Muhammed bụ onye Naijiria na-echekwa ihe na nwanyị mbụ nke anọ nke Naijiria. Ọ bụ nwanyị di ya nwụrụ nke Murtala Ramat Muhammed onye bụ Onye isi ala Naịjirịa site na ụbọchị ọnwa Julaị dị na iri abụọ na itoolu na afọ nari itoolu iri asaa na ise ruo ụbọchị ọnwa Febụwarị dị na iri na atọ na afọ nari itoolu iri asaa na isii.[1]

Biography[dezie | dezie ebe o si]

Ajoke Muhammed lụrụ Murtala Muhammed na afọ nari itoolu iri isii na atọ.[2]

  1. Okon-Ekong. "Nigeria: First Ladies - Colourful Brilliance, Gaudy Rays", Thisday, AllAfrica.com, 2010-10-02. Retrieved on 2012-07-26.
  2. Adenekan (2018-02-13). Murtala Muhammed: Tribute To The Man Whose Face Adorns The Twenty Naira Note (en-US). Nigerian Entertainment Today. Archived from the original on 2018-02-13. Retrieved on 2021-08-01.