Gaa na ọdịnaya

Akaọrụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akaọrụ
second-order class, echiche, ambiguous Wikidata item
Obere ụdị nkesocial position Dezie
Ihu nkedivision of labour Dezie
Mụrụ yasociology of occupation, economics, sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Time use research Dezie
Nwere àgwàarụ ọrụ Dezie
Artwork in Nocen 5

Ndị ndi e jiri igbasi mbo ike mara na mba niile. E kwuru okwu si na ebe obula i gara, o buru na ihughi nwa Igbo, sie ebe ahu puo na mmadu agaghi ebi ebe ahu[1]. Tupu ndi ocha abia kuziere anyi oru bekee, ndi igbo nwere udi oru di iche iche, ha bu: ite nkwu,itu ihe otutu, ikpa anumanu, ikpu uzu, iko oru ugbo, ikpu ite, ikpa ekete, ime dibia,azumahia, nka na uzu,iku azu,ichu nta, iku egwu,iji mmiri,igba mgba,igba mkponala,igba afa,isi nri dgz[2].


Ndị Igbo bụ ndị eji ọtụtụ aka ọrụ mara. Ha nwekwara oru ogbara ọhụrụ ha na-arụ nke ụfọdụ n’ ime ha gụnyere ndi a:ọrụ nkụzi, kapinta, dibịa bekee, ịnya ụgbọala , nọọsụ, poliis, ọrụ injinịa , ịkpa ekete, ọrụ ụlọ akụ , amị, ide akwụkwọ , idozi ozu, iku azụ, ikwa akwa, ikwo ụgbọala , ife ụgbọelu , ikwo ụgbọ mmiri, ipi Komputa, dgz

Ọrụ Naanị Nwoke Na Arụ

[dezie | dezie ebe o si]

N’ime oru ndi a e depụtara n'okpuru , ndi a ka a maara dika oru ndi nwoke na-aru;

Ite nkwu, ichu nta, ikpu uzu, kapinta, mesin, injinia, inya ugbo ala, katapila, ugbo elu dgz.

Oru Naani Nwaanyi Na-Aru

[dezie | dezie ebe o si]

Ịkpụ aziza, ịkpa ịsị , ịkpụ ite, ịkpa ute, ikechi ogiri, ọkpa na agidi, iku nwa, ịgba akwuna akwuna.

Oru Nwoke Na Nwaanyi na aruko onu

Ịkpa anụmanụ , nkụzi , nọọsụ, azụmahịa, poliis, ọrụ ụlọ aku wdg[4].

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Archive copy. Archived from the original on 2021-05-06. Retrieved on 2021-05-06.
  2. Archive copy. Archived from the original on 2021-05-06. Retrieved on 2021-05-06.
  3. https://quizlet.com/518262955/akaoru-ndi-igbo-flash-cards/
  4. https://lorettospecialscienceadazi.com/index.php/igbo-language