Akan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Akan nwere ike izo aka na:

Ndị mmadụ na asụsụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị Akan, otu agbụrụ dị n, Ghana ma kwa na Côte d'Ivoire
  • Asụsụ Akan, asụsụ ndị Akan na-asụ
  • Asụsụ Kwa, otu asụsụ nke gụnyere Akan
  • Asụsụ Central Tano, otu asụsụ nke gụnyere Akan

Ebe ndị a na-anọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Akan (mpaghara ndị omeiwu Ghana)
  • Ógbè Akan, Hokkaido, Japan
    • Akan, Hokkaido, obodo dị na Akan District, Hokkaidos
    • Ogige Ntụrụndụ Akan
      • Akan Volcanic Complex, ugwu na-agbọpụta ọkụ na Hokkaidō, Japan
      • Ọdọ Mmiri Akan, ọdọ mmiri dị na Hokkaidō, na obodo Japan
      • Osimiri Akan, osimiri dị na Hokkaidō, Japan
  • Akan, Wisconsin, bu obodo dị na United States

Ojiji ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Akan (aha nna), aha nna
  • Akan (onye a kpọtụrụ aha na Akwụkwọ Jenesis), onye a kpọturu aha
  • Akan (Chi Maya), chi n'okpukpe Maya (nke a na-akpọ chi A')
  • Akan, ahịrịokwu asụsụ Japanese Kansai nke pụtara "Enweghị ụzọ"

Hụkwa nka[dezie | dezie ebe o si]

  • Acan (disambiguation)
  • Akkan
Page nkena bu nke adi ji mata he idi cho quesiri bu. - This page lists articles associated with the same title you searched for.