Akin Ogungbe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akin Ogungbe

Christopher Akintola Ogungbe// ⓘ (1934 - Nọvemba 2012) bụ onye omere ihe nkiri Naijiria, onye na-eme ihe nkiri, onye nrụpụta na onye ntụzi.

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'afọ 1934 n'Abeokuta, isi obodo Ogun State, ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria ebe o mechara nwụọ na Nọvemba afọ 2012. Nne ya kpọọrọ ya na nne nne ya biri ka ọ kwụsịrị akwụkwọ, na mbụ ọ gara mụta ịkwa akwa Ọ malitere site na ikiri. Baba GT Onimole dika onye nkuzi, dika nwanne ya siri kwuo egwuregwu izizi ya bu aha "ndụ di egwu" na aha ogbo ya bu Baba Ibeji. O gosila, duzie ma mepụta ọtụtụ ihe nkiri Naijiria dị ka Ireke Onibudo na 50-50, ihe nkiri emere na 1990 nke gosipụtara onye na-eme ihe nkiri na-atọ ọchị bụ Bolaji Amusan.

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwere nwunye 20 na ụmụ 50, n'ime ụmụ ya bụ onye na-eme ihe nkiri, onye nduzi na onye mmepụta ihe, Segun Ogungbe.

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • 50/50 (1995?) (onye na-eme ihe nkiri na akụkọ) 50/50
  • Ireke Onibudo
  • Asiri Baba Ibeji
  • Ologbo Jigolo
  • Lisabi
  • Igba funfun

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị na-emepụta ihe nkiri na Naijiria
  • Ndepụta nke ndị Yoruba

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]