Akinima
Ọdịdị
Akinima bụ obodo dị na mpaghara Ahoada West Local Government Area nke dị na Rivers State, Nigeria.[1] Akinima bụ isi ụlọ ọrụ Ahoda West. Akinima dị n'akụkụ ugwu ọdịda anyanwụ nke Rivers State, nke dị n'okpuru ọchịchị Rivers West Senatorial district na Port Harcourt city.[1] Akinima bụ otu n'ime mpaghara nke ebe ide mmiri na-emetụta kwa afọ na Rivers State.[2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Ahoada West LGA". www.finelib.com. Retrieved 2023-04-30.
- ↑ "Lulu-Briggs Foundation Donates N60m Relief Items To Rivers' Flood Victims" (in Bekee ndị America). 2022-11-11. Retrieved 2023-04-30.