Gaa na ọdịnaya

Akli Yahiatene

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akli Yahyaten
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịAlgeria Dezie
Aha enyereAkli Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaFebụwarị 1933 Dezie
Ebe ọmụmụBoghni Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench, kab Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, onye na-ede ihe Dezie
Ụdị ọrụ yamusic Dezie
Onye were ọrụCitroën Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie
ỤdịKabyle music Bekee Dezie

Akli Yahiatene (amụrụ na 1933) bụ onye na-agụ egwu Amazigh-Kabyle, si Algeria. A mụrụ ya na Aït-Mendes, nke dị nso Boghni (wilaya nke Tizi Ouzou). O wee kwaga France n'afọ ndị 1950, ebe ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ Citroën ma kwado Algeria Front de libération nationale (FLN), nke a tụrụ ya mkpọrọ ọtụtụ ugboro ebe o dere ọtụtụ egwu.[1] Ịbụ onye a ma ama dịgidere site na 1950s ruo 1970s.[2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]