Akpan (nri)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Akpan (nri)

Akpan, nke a mazikwaara dịka akassa, bụ yogọt ọka a gwakọtara agwakọta. Ngwaahịa nke nri Obodo Togolese ya na Beninese, a na-ewere ya dịka nri na-atọ ụtọ.

Nkwadebe[dezie | dezie ebe o si]

A na-eme Akpan site na ịgba ọka ọka maọbụ ntụ oka. A na-etinyezi ọka ahụ na mmiri ara ehi ma mee ka ọ bụrụ ice iji mepụta nri na-atọ ụtọ.[1][2] Ụfọdụ akwụkwọ na-akọwa nri ahụ dịka yogọt nke akwụkwọ nri.[1]

Nri a na-ewu ewu na obodo Benin ya na Togo. Na Benin, a na-akpọ nri ahụ Akassa. O nwere obere ndị na-erikwazi nri a na France.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 L'akpan, le yaourt végétal béninois qui a du potentiel. archive.wikiwix.com. Archived from the original on 2017-03-17. Retrieved on 2020-04-09.
  2. Akpan - Ogi (en-US). Cuisine228 (2018-04-09). Archived from the original on 2021-10-21. Retrieved on 2020-04-09.