Al-Asiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Al-Asiri sitere Arabic (nisba) nke pụtara onye si Asir. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Abdullah al-Asiri (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri asatọ na isii rue afọ puku abụọ na itoolu), onye Saudi Arabia al-Qaeda gburu onwe ya
  • Ahmed Al-Assiri (disambiguation), ọtụtụ ndị mmadụ
  • Ibrahim al-Asiri (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na otu), onye na-atụ bọmbụ al-Qaeda na Saudi Arabia
  • Turki Mash Awi Zayid Al Asiri, onye Saudi Arabia nke e jidere n'ụlọ mkpọrọ na Guantanamo.