Al-Wazir

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Al-Wazir (Arabic) sitere Arabic.[1] Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Intissar al-Wazir (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri anọ na otu), onye otu Kansụl Iwu Palestine na onye bụbu minista PNA
  • Kamel al-Wazir, Minista Na-ahụ Maka Njem nke Ijipt
  • Khalil al-Wazir (1935-1988), onye ndú Palestine na onye guzobere otu ndọrọndọrọ ọchịchị Fatah
  • Tarek Al-Wazir (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri asaa na otu), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na German Green Party

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nasseri Surname. forebears.io. Retrieved on 2022-08-28. “Approximately 100,912 people bear this surname. Most prevalent in: Iran; Highest density in: Iran.”