Al-Zahrani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha Al-Zahrani, al-Zahrania ma Alzahrani (Arabic: الزهراني: na-egosi mmekọrịta ya na agbụrụ Zahran); bụ aha nna na Saudi Arabia maka ndị ezinụlọ eze nke atọ. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Fahad Al-Zahrani (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na itoolu), onye bọọlụ bọọlụ Saudi Arabia
  • Faris al-Zahrani (1977 2016), onye otu al-Qaeda nke Saudi Arabia
  • Khamis Al-Zahrani (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na isii), onye bọọlụ bọọlụ Saudi Arabia
  • Saad Al-Zahrani (amụrụ n'afọ 1980), onye bọọlụ bọọlụ Saudi Arabia
  • Saeed Al-Zahrani (amụrụ n'afọ 1992), onye bọọlụ bọọlụ Saudi Arabia
  • Asaad Al-Zahrani (amụrụ n'afọ 1975) onye na-eme ihe nkiri Saudi Arabia nke a maara maka Comnedo (2009), Wi-Fi- (2013) na Selfie (2015)
  • Faisal Al-Zahrani, onye Saudi Arabia endocrinologist
  • Haitham Al-Zahrani, dọkịta na-awa obi na Saudi Arabia
  • Khalid Al-Zahrani, dọkịta na-ahụ maka ụbụrụ na Saudi Arabia