Alafia lucida
Alafia lucida | |
---|---|
Scientific classification | |
Kingdom: | Plantae |
Clade: | Tracheophytes |
Clade: | Angiosperms |
Clade: | Eudicots |
Clade: | Asterids |
Order: | Gentianales |
Family: | Apocynaceae |
Genus: | Alafia |
Species: | A. lucida
|
Binomial name | |
Alafia lucida | |
Synonyms[1] | |
|
Alafia lucida bụ osisi dị na ezinụlọ Apocynaceae.
Nkọwa
[dezie | dezie ebe o si]Alafia lucida na-eto dị ka liana ruo mita ịrị anọ na ise (fit otu narị na iri ise) n'ogologo, na obosara nke ruru sentimita ịrị na asatọ. Okooko osisi ya na-esi ísì ụtọ nwere corolla na-acha odo odo ma ọ bụ na-acha creme, na-acha ọbara ọbara n'olu. Mkpụrụ osisi ahụ -acha nchara nchara na follicles cylindrical abụọ, nke ọ bụla ruru sentimita iri asaa na ise n'obosara.[2]
Nkesa na ebe obibi
[dezie | dezie ebe o si]Alafia lucida bụ nwa amaala n'ógbè okpomọkụ Africa site na Liberia n'ebe ọwụwa anyanwụ ruo Tanzania.[1] Ebe obibi ya bụ ọhịa, site na oke osimiri ruo mita pụkụ abụọ (fit pụkụ isii na narị isii) n'ịdị elu.[2]
Ojiji
[dezie | dezie ebe o si]Ojiji ọgwụ ọdịnala nke Alafia lucida gụnyere dị ka ọgwụgwọ maka jaundice, nsogbu anya na mkpesa afọ. A na-eji osisi ahụ eme ihe dị ka nsị akụ.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 "Alafia lucida". Plants of the World Online. Royal Botanic Gardens, Kew. Retrieved 25 August 2020.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 (2008) Medicinal Plants. PROTA, 52–53. ISBN 978-9-05782-204-9.