Alakija tanker explosion

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mgbawa tankị Alakija bụ mgbawa tankị nke mere na mpaghara Alakija nke Mile 2, mpaghara azụmahịa n'okporo ụzọ awara awara Badagry, Lagos State, Nigeria.[1]

Ihe mere[dezie | dezie ebe o si]

A kọrọ na ihe omume ahụ mere na Disemba 1, 2010 mgbe tankị bu mmanụ ụgbọala na-enweghị ike ịchịkwa.[2] Ihe dị n'ime tankị ahụ kwafuru n'okporo ụzọ na-eduga na mgbawa nke gburu ihe dị ka mmadụ ịrị abụọ ma nyé ndị ọzọ mmerụ ahụ dị ukwuu.[3] Ụgbọala anọ, gụnyere ụgbọala abụọ jupụtara na ihe karịrị ndị njem ịrị abụọ na anọ na ụgbọala onwe abụọ, gbara ọkụ.[4] Taiwo Abayomi, onye isi mpaghara nke Lagos State Traffic Management Authority kwupụtara ihe merenụ.[5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Mgbawa tankị Kirikiri

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Yusuf (3 December 2010). Nigeria: Pregnant Woman, 20 Others Die in Lagos Tanker Explosion. Retrieved on 29 April 2017.
  2. another tragedy in lagos, 20 burnt to death in tanker explosion. Pmnewsnigeria.com. Retrieved on 3 April 2015.
  3. another tragedy in lagos, 20 burnt to death in tanker explosion. Sahara Reporters. Retrieved on 3 April 2015.
  4. 20 fared dead in lagos tanker explosion. shippingposition.com.ng. Retrieved on 3 April 2015.
  5. harvest of deaths in lagos, ogun, akwa-ibom. Vanguard News. Retrieved on 3 April 2015.