Gaa na ọdịnaya

Alassane Seydou

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Alassane Seydou
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNiger Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Septemba 1993 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
Ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie

Alhassan Seydou Lancina (amụrụ ya na 9 Septemba 1993) bụ onye Niger na-egwu mmiri.[1] O sonyere na mita iri ise nke ụmụ nwoke na 2020 Summer Olympics.[2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Alassane Seydou. Olympedia. Retrieved on 31 July 2021.
  2. Men's 50m Freestyle: Result summary. Tokyo 2020. Archived from the original on 30 July 2021. Retrieved on 31 July 2021.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]