Albert Obiefuna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Albert Kanene Obiefuna (January 30, 1930 – Mee 11, 2011) bụ Archbishọp Roman Katọlik nke Archdiocese Roman Katọlik nke Onitsha, Nigeria.

N'ịbụ onye e chiri echichi dịka ụkọchukwu n'afọ 1963, Obiefuna ghọrọ Bishọp Awka n'afọ 1977, Archbishọp nke Onitsha n'afọ 1995 wee laa ezumike n'afọ 2003.

Nne na nna ya kpọrọ ya Kanenechukwu n'ihi ọnọdụ siri ike metụtara ọmụmụ ya.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]