Ale language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ale
Spoken in: Ethiopia 
Region: Dirashe special woreda, Southern Nations, Nationalities, and People's Region
Total speakers: Àtụ:Sigfig
Language family: Tafrusyawit
 Cushitic
  Dullay
   AleÀtụ:Infobox Language/script
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: gwd

Ale (nkè á makwaara dị kà Gawwada, Gauwada, Gawata, Kawwad'a, Kawwada) bụ asụsụ Afro-Asia nke a na-asụ na ndịda Etiopia. Ọ bụ asụsụ Dullay. Ụdị dị iche iche gụnyere Dihina, Gergere, Gollango (= Gaba?), Gorose, Harso; Blench (2006) weere ndị á dị kà asụsụ dị iche iche.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]