Alexandra Amon
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France, Côte d'Ivoire |
| Aha enyere | Alexandra |
| Aha ezinụlọ ya | Amon |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Neuilly-sur-Seine |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | Pratt Institute, Lycée Français Blaise Pascal Abidjan, Jean-Mermoz International School |
| Webụsaịtị | http://www.alexandraamon.com/ |
Alexandra Amon, a mụrụ n'abalị 27 ọnwa Julaị afọ 1981 na Neuilly-sur-Seine, France bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede edemede, onye na'emepụta ihe, onye ọchụnta ego na onye ọrụ ebere.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]N'ihe nketa Ivorian, ọ gụrụ akwụkwọ na United States tupu ọ laghachi na Côte d'Ivoire iji guzobe ụlọ ọrụ mmepụta ya ma sonyere ezinụlọ ya.
N'afọ 2006, ọ nwetara nzere bachelọ na mgbasa ozi site na Pratt Institute.
Ọ rụrụ ọrụ nkuzi maka onye America a ma ama na-ese foto na onye nduzi David LaChapelle. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ mmepụta onwe ha dị iche iche mba United States ma rụọ ọrụ na 3A Télésud.[2]
N'ihe dịka n'afọ 2008, mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ya ma mechaa ọrụ nkuzi na ụlọ ọrụ mmepụta dị iche iche na maka netwọk telivishọn dị iche iche dị na United States, ọ hapụrụ New York City wee kwaga Abidjan.[3]
N'afọ 2012, mgbe afọ abụọ dịka onye nduzi nka nke Agence McCann na Abidjan, Amon guzobere ụlọ ọrụ mmepụta nke ya, ZIV.[3] Afọ ise ka e mesịrị, n'afọ 2017, ọ bụ onye mmeri na Fespaco.[4] Ọrụ ya lekwasịrị anya n'ọtụtụ mmepụta asụsụ French a ga-agbasa na Europe, n'Africa na ụlọ ọrụ telivishọn mba ụwa dị ka Canal+, BET France, na TV5 Monde.[5][6][7]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Alexandra Amon". imdb.com (in Bekee). Retrieved July 31, 2018.
- ↑ "Alexandra Amon, la nouvelle référence du 7e art africain". Forbes Afrique (in French). June 16, 2017. Archived from the original on August 19, 2017. Retrieved March 2, 2021.
- 1 2 "Amon Marie Christine/réalisatrice de chroniques africaines : " femmes, n'abandonnez jamais vos rêves "". Afrique Femme (in French). Archived from the original on August 18, 2017. Retrieved August 17, 2017.
- ↑ "Palmarès officiel FESPACO 2015". fespaco.bf (in French). March 7, 2015. Archived from the original on July 31, 2018. Retrieved March 2, 2021.
- ↑ "L'audiovisuel ivoirien attend beaucoup de la chaîne A+" (in French). Jeune Afrique. January 29, 2015.
- ↑ "" Boutique Hôtel ", bientôt sur la chaîne BET !". africatopsuccess.com (in French). August 3, 2017. Archived from the original on July 31, 2018. Retrieved July 31, 2018.
- ↑ Fleur-Jennifer Ntoko Moussio (June 16, 2017). "Alexandra Amon, la nouvelle référence du 7e art africain". Forbes (in French). Archived from the original on August 19, 2017. Retrieved March 2, 2021.
- ↑ Serge Noukoué. "Abidjan, plaque tournante de l'audiovisuel africain" (in French). Le Monde.
- ↑ "100 Most Influential Africans of 2017". newafricanmagazine.com (in Bekee). December 6, 2017.