Alexandra Takounda
Ọdịdị
Alexandra Takounda
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Alexandra |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Julaị 2000 |
Ebe ọmụmụ | Kameroon |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Cameroon women's national association football team, Cameroon women's national under-17 football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Alexandra Takounda Engolo (amụrụ n'abalị̀ asaa nke onwa Julaị afọ 2000), nke a maara dị ka Alexandra Takounda, bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dị onye n'aha ịhụ maka onyinye goolu nye otu Djurgårdens na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Takounda nọchitere anya Cameroon na ọgbụgba bọọlụ nke 2016 FIFA U-17 Women's World Cup na FIFA World Cup France nke afọ 2019 ebe ọ gbara egwuregwu mbụ ya na nweta mmeri n'onyinye goolu abụọ na asataghị̀ ma otu na mba New Zealand.