Alexia Amesbury
Ọdịdị
Alexia Amesbury (Amụrụ n'ihe dị ka n'afọ , nke a mụrụ Jumeau) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Seychelles na onye ọka iwu site na ọrụ.[1] N'okpuru nche anwụ nke Seychelles Party for Social Justice and Democracy, ọ sonyere na ntuli ak
Alexia Amesbury
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Seychelles |
aha enyere | Alexia |
aha ezinụlọ ya | Amesbury |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1951 |
Ebe ọmụmụ | Praslin |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, activist |
ebe agụmakwụkwọ | London School of Economics and Political Science |
a onye isi ala nke afọ 2015 iji bụrụ nwanyị mbụ sonyere na ntụli aka onyeisiala nke Seychelles.[2][3]
A mụrụ Amesbury na Praslin, Mahé, Seychelles ma too na St. Elizabeth Convent na Seychelles ruo mgbe ọ kwagara Kenya n'afọ 1961 ebe ọ gụsịrị O' na A'levels.[4]
Mgbe ọ dị afọ 37, ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum dị na United Kingdom iji mụọ Iwu tupu ọ gaa London School of Economics and Political Science ebe ọ nwetara nzere masta na International Law.[4]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Seychelles Party for Social Justice and Democracy presidential candidate Alexia Amesbury", Seychelles Nation, 1 December 2015. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ "Alexia Amesbury ends campaign on her home island", Seychelles Nation, 30 November 2015. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ Rassin Vannier. "Seychelles: 'The Most Important Thing I Want to Tackle Is to Eliminate Poverty' - Interview Seychelles Presidential Candidate Alexia Amesbury", Seychelles News Agency, 27 November 2015. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ 4.0 4.1 Dianne Dalida. "ALEXIA G. AMESBURY; A REAL LIFE FAIRYTALE", Seychelles Voice, 14 May 2015. Retrieved on 6 August 2016.