Alfred Rewane Gardens

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ogige Alfred Rewane
Alfred Rewane Green Space
Alfred Rewane Green Space
Alfred Rewane Green Space

Ogige Alfred Rewane bụ ogige ahịhịa ndụ ọha na eze n'okporo ụzọ Alfred Rewane na Ikoyi na Lagos. Ogige ahụ nke Gọọmentị Steeti Lagos mepụtara n'afọ 2018 dị n'ala nke square mita puku itoolu na otu narị site na Osborne junction site na Lugard Avenue ruo NNPC ma kpọọ ya aha onye ọchụnta ego Naijiria nwụrụ n'abalị isii nke ọnwa October , afọ 1995.[1][2] Ogige ntụrụndụ ahụ meghere maka ndị bi n'ime na ọkara gburugburu nke ogige ahụ iji zuru ike, ma legherie anya okporo ụzọ Alfred Rewane.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. LASG OPENS UPGRADED ALFRED REWANE GARDEN FOR PUBLIC USE. Lagos State Government. Archived from the original on 2022-02-13. Retrieved on 2022-09-10.
  2. Assassination of Pa Rewane: When will Justice be done?. Vanguard News (17 October 2009).