Alfred Wilkins

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Alfred Wilkins
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
aha ezinụlọ yaWilkins Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1856 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Ọktoba 1920 Dezie
Ọrụ ọ na-arụcricketer Dezie
ụdị egwuregwucricket Dezie

Alfred Daulton Wilkins (1856 - 21 Ọktoba 1920) bụ onye bekee na-eme egwuregwu kriket burukwazia onye ọrụ na Imperial Forest Service.

Nwa Alfred Wilkins nke okenye, a mụrụ ya na afo1856 na Kotri di na British India. Wilkins gụrụ akwụkwọ na England na Christ's College, Finchley ma mesịa na Tonbridge School, ebe ọ gwuru egwuregwu Kriket iri na otu na bọọlụ Iri na Atọ.[1] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ laghachiri India, ebe ọ sonyeere Imperial Forest Service (IFS) n'ọnwa Eprel n’afọ 1875 dịka onye ọrụ ozi na Bombay Presidency. A họpụtara ya ka ọ bụrụ osote onye na-elekọta ọhịa na Presidency na 1879, e mesịa họpụta ya ka ọ bụ osote onye nlekọta ọhịa na Sindh na 1887. Ọ lara ezumike nká na IFS na July 1911.[2] Mgbe ọ nọ na British India, Wilkins gbara bọọlụ mbụ maka ndị otu cricket Europe ugboro atọ n'etiti afo 1892 ya na 1898 na Bombay Presidency Matches megide Parsees.[3] O nwetara 15 runs na egwuregwu atọ ya, na akara kachasị elu nke 13.[4] Ọ gbara bọọlụ a ma ama na-abụghị nke mbụ na afo 1886 na Poona maka North nke Obodo India megide South, na-agba 81 na 218 na-apụ.[1] Wilkins lara ezumike nká na-Obodo England, ebe ọ nwụrụ na Bedford n'ọnwa Ọktoba n’afọ 1920.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Steed (1911). The Register of Tonbridge School from 1826 to 1910 (in en). London: Rivington's. 
  2. (1920) The India Office and Burma Office List (in en). Harrison and Sons. 
  3. First-Class Matches played by Alfred Wilkins. CricketArchive. Retrieved on 19 November 2022.
  4. First-Class Batting and Fielding For Each Team by Alfred Wilkins. CricketArchive. Retrieved on 19 November 2022.