Alhassan Wayo Seini
Alhassan Wayo Seini (amụrụ na 12 Septemba 1945) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye bụbu onye omeiwu maka ndị omeiwu nke anọ nke mba Ghana . [1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Wayo ma zụlite ya na Tamale . [1] O nwere nzụlite na Sayensị Ọrụ Ugbo ma nwee nzere bachelọ nke sayensị na Mahadum Sayensị na Teknụzụ Kwame Nkrumah . [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Wayo bụ onye ọrụ na-ahụ maka anụ ụlọ ma bụrụkwa onye omeiwu nke Tamale Central Constituency na Northern Region nke Ghana n'etiti 2005 na 2009. [1]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara Wayo na mbụ n'ime ndị omeiwu Ghana na tiketi nke National Democratic Congress (NDC) n'oge ntuli aka Ghana nke afọ 2004 dị ka onye otu ndị omeiwu maka Tamale Central Constituency. O meriri site na votu 35,635, na-anọchite anya pasent 58.2 n'ime ngụkọta vootu 61,271 ziri ezi.[2] O mechara hapụ NDC ma guzo dị ka onye na-azọ onwe ya mana Inusah Fuseini, onye nọchitere anya NDC na ntuli aka nke afọ 2008.[3]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye Alakụba.[1]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- Ghana Parliamentry Register(2004-2008)
- FM, Peace. "Ntụli aka Ghana 2004 nsonaazu Tamale Central Constituency". Ghana Elections- peace FM. Eweputara 3 ogost 2020.
- FM, peace. "Ntuli aka Ghana 2008 nsonaazu- Tamale Central Constituency". Ghana Elections-peace FM. Eweputara 3 ogost 2020.
- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Ghana Parliamentary Register(2004–2008)
- ↑ FM. Ghana Election 2004 Results – Tamale Central Constituency. Ghana Elections – Peace FM. Archived from the original on 13 July 2021. Retrieved on 3 August 2020.
- ↑ FM. Ghana Election 2008 Results – Tamale Central Constituency. Ghana Elections – Peace FM. Archived from the original on 9 January 2024. Retrieved on 3 August 2020.