Aliénor Rougeot

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rougeot na-eme ngagharị iwe na "Fridays for future" 15 Machị 2019
Aliénor Rougeot
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKánada, France Dezie
Aha enyereAliénor Dezie
aha ezinụlọ yaRougeot Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Jenụwarị 1999 Dezie
Ebe ọmụmụAix-en-Provence Dezie
Ọrụ ọ na-arụclimate activist Dezie

Aliénor Rougeot (amụrụ na Jenụwarị 22, 1999) bụ onye Canada-French na-ahụ maka ikpe ziri ezi na ihu igwe.[1][2][3][4][5]

Rougeot bịara bụrụ onye ama ama na mba Canada dị ka onye na-ahazi Climate Strike.[3] Ọ bụ onye ndu maka Toronto's Fridays for Future Strikes, otu na-akpọ ụmụ akwụkwọ ka ha hapụ ụlọ akwụkwọ na Fraịdee iji mee ka a mara mgbanwe ihu igwe.[5] N'afọ 2019, ọ duziri ngagharị iwe ụlọ akwụkwọ Fridays for Future maka ihu igwe na Toronto nke kpughere ihe karịrị mmadụ pụkụ ịrị ise.[6]

Ịgba mbọ[dezie | dezie ebe o si]

Rougeot malitere dị ka onye na-eme ihe n'ógbè ahụ mgbe ọ dị obere, na-eme ka a mara banyere ọnwụ nke ụdị dị iche iche n'ime obodo ya.Kpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad name O sokwa na ngalaba Amnesty International nke obodo ya ebe ọ duziri mkpọsa iji mee ka a mara nsogbu ndị gbara ọsọ ndụ ma chọọ ikpe ziri ezi maka ndị mbịarambịa na ndị gbara ọsọ ọsọ ndụ na Europe.[7]

Ịgba mbọ maka ime ihe ziri ezi maka ịhụ igwe[dezie | dezie ebe o si]

Aliénor Rougeot jikọrọ aka hazie ọgbaghara ihu igwe nke ndị ntorobịa ma duzie nnukwu ọgbaghara ọnọdụ ihu igwe nke Canada na Toronto dị ka akụkụ nke Izu Ụwa Maka Ọdịnihu na Septemba 2019, ihe omume nke dọtara ọtụtụ puku mmadụ n'ogige Queen's Park.[4][8][9][10]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Alienor gụsịrị akwụkwọ na Honours BA na Mahadum Toronto, na Canada, ebe ọ gụrụ Economics na Public Policy.[11][12][13] A nabatara ya dị ka onye UTAA Scholar maka agụmakwụkwọ ya dị mma na itinye aka na obodo.[14]

Ihe nrite na Nkwado[dezie | dezie ebe o si]

N'ihi nkwado ikpe ziri ezi nke ihu igwe, a matala Rougeot dị ka otu n'ime:

  • 30 Under 30 Sustainability Leaders na 2019 site na Corporate Knights[15]
  • Top 25 Under 25 Environmentalists na 2020 site na The Starfish[16]
  • Mmadụ ịrị ịse ndị Toronto kachasị eme tụta site na magazin Toronto Life na 2019[7]
  • Emerging Leaders, Clean 50 site na Clean 50[17]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Meet the youth at the forefront of Canada's Fridays for Future movement. Ecojustice (24 April 2019). Retrieved on 20 May 2020.
  2. ICI.Radio-Canada.ca. Les Français au Canada votent pour choisir leur président de la République | Présidentielle française 2022 (fr-ca). Radio-Canada.ca. Retrieved on 2022-04-10.
  3. 3.0 3.1 CBC. "'The world is so unsafe': Environmental activists pledge not to have kids", Canadian Broadcasting Company, Sep 16, 2019. Retrieved on January 13, 2020.
  4. 4.0 4.1 Somos (2019-09-20). Meet the activist leading Ontario's youth climate strike movement (en). CTVNews. Retrieved on 2020-01-13.
  5. 5.0 5.1 Emily Chan (2019-04-24). Meet the youth at the forefront of Canada's Fridays for Future movement (en-US). Ecojustice. Retrieved on 2020-01-13.
  6. February 8th 2021 (2021-02-08). How this young activist rallied Toronto students to strike against climate change (en). National Observer. Retrieved on 2021-03-05.
  7. 7.0 7.1 Programme des Arts et des Sciences du Lycée Duby (2016). Archived from the original on 2020-07-25. Retrieved on 2020-07-25.
  8. The 50 Most Influential Torontonians of 2019 (en-US). Toronto Life (2019-11-21). Retrieved on 2020-01-13.
  9. "The new 'childfree': Fearful amid climate change, some young Canadians abandon plans to have children". Retrieved on 2020-01-13.
  10. Reducing your own carbon footprint is great, but it won't save the planet unless governments and corporations step up | The Star (en). thestar.com. Archived from the original on 2021-01-19. Retrieved on 2020-01-13.
  11. Edwards (2019-11-29). Climate justice activist Alienor Rougeot juggles strikes and school studies. NOW Magazine. Retrieved on 2020-07-25.
  12. Opinion. Aliénor Rougeot (en). National Observer. Retrieved on 2020-01-13.
  13. In the Spotlight: Allie Rougeot (en-US). The Varsity (2019-09-23). Retrieved on 2021-06-19.
  14. Awards of Excellence Recipients 2021 (en). University of Toronto Alumni. Retrieved on 2021-06-19.
  15. Youth rising: Meet 2019's top 30 under 30 sustainability leaders. Corporate Knights (2019-11-07). Archived from the original on 2019-11-10. Retrieved on 2020-07-25.
  16. 2020 – The Starfish Canada. thestarfish.ca. Retrieved on 2021-06-19.
  17. Alienor Rougeot (en-CA). Clean50 (2021-04-18). Retrieved on 2021-06-19.