Alice Edun

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Alice Edun
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
aha n'asụsụ obodoAlice Edun Dezie
Aha ọmụmụAlice Edun Dezie
Aha enyereAlice Dezie
aha ezinụlọ yaEdun Dezie
Ebe ọmụmụSaint Petersburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
akara ndekọRobbins Entertainment Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Alice Edun bụ onye na-abụ abụ ma bụrụkwa onye Naijiria bi n' obodo Rọshịa mana oji ụlọ ya dị na Milan, Italy mere ebi obibi . Egwu ya bu ihe banyere dance na gospel. A maara ya nke ọma dịka Edun, dika osi ede ya, wee banye na eurodance Off-Limits na Italy ma nye ya ikike na Robbins Entertainment ịnọ na United States.

Usoro malite[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Edun na St. Petersburg. Nna ya bụ onye Nigeria mana nne ya bụ onye Russia [1] Ọ gụrụ akwụkwọ na Nigeria wee gụchaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'afọ 1993. Edun bidoro gụba egwu dịka nwata n’egwu ukwe ozioma nke Africa. Mgbe ọ kwagara Italy, ọ bụrụ abụ site n'afọ 1998 gaa n'ihu ma sonye n'otu Milan Gospel Festival n'afọ 2003. Ka ihe a niile na-eme, Edun na-anwalekwa ụdị R&B, mkpụrụ obi, funk na ụdị jazz ma na-eme ya oge niile n'ime na n'èzí Italy. Ọ bụ onye na-agụ egwú na-achọ nkwado nke ukwuu ma soro ndị amama nọ na Itili na agu egwu na-eme njem na- eme ihe nkiri n' onyoyo.

N'afọ 2005, Edun mere ihe izizi ya dịka onye pụtara olu na egwu a "Onye na aku aka?" nke FB (nke amara dika Ferry Corsten na Benny Benassi) , nkeji egwu enye ahu ike,Holland. N'afọ ahụ, o mekwara ka ọ bụrụ naanị ya na "Put 'Em Up", egwu nke Sannie Carlson dere ma Igor Farvetto mepụtara ya. "Put 'Em Up" mechara bụrụ onye na-ero ụra egwu ukwe ụwa mgbe afọ abụọ gachara, ọkachasị na United States, dịka nnukwu ihe ịga nke ọma kụrụ, na-agụta ọnụ ọgụgụ nke abụọ na eserese Hot Dance Airplay chart of Billboard's′ nke August 25, 2007. "PutEm Up" bụ abụ a gosipụtara na PlayStation 2 na arcade na egwu Dance Dance Revolution X

N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2010, Edun wepụtara egwu ya a na-eche ogologo oge akpọrọ "My Love Is Here For You." Dị ka Edun si kwuo, "Ọ bụ abụ ịhụnanya-agba egwu ịhụnanya, ụdị metụtara onye ọ bụla nwere ịhụnanya n'ebe mmadụ nọ ma onye nke ọzọ na-atụ ụjọ ịhụ gị n'anya." Oweputara egwu ya site na akoro nkwa nka na ozu ana kpo iTunes. .

Ebe nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Edun. Retrieved on August 14, 2014.

Links dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]