Alice Mashingaidze
Ọdịdị
Alice Mashingaidze
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Alice |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
ọrụ ọ na-arụ | ambassador |
Ọkwá o ji | ambassador of Zimbabwe to Sweden, ambassador of Zimbabwe to Germany |
Alice Mashingaidze (amụrụ n'ụbọchị iri abụọ na ise n'ọnwa Eprel n'afọ 1968) bụ onye nnọchi anya mba Zimbabwe. Ọ bụ onye nnọchi anya na Sweden[1][2] na onye bụbu onye nnọchianya na Belgium.[3][4]
Mashingaidze duziri emume ọdịnala Afrika na Makandire Luckson Chezhira Chikutu.[5]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The King holds formal audiences for new ambassadors - Sveriges Kungahus (en). www.kungahuset.se. Archived from the original on 2021-02-15. Retrieved on 2021-02-09.
- ↑ Herald. New envoys told to 'engage, re-engage' (en-GB). The Herald. Retrieved on 2021-02-09.
- ↑ Ministry of Foreign Affairs & International Trade - Zimbabwe Embassies (en-gb). Ministry of Foreign Affairs & International Trade. Retrieved on 2021-02-09.
- ↑ Chronicle. President appoints 15 new ambassadors (en-GB). The Chronicle. Retrieved on 2021-02-09.
- ↑ Zim-Swedish Ambassador applauds cultural writer (en-US). Celebrity (2019-11-18). Archived from the original on 2021-02-15. Retrieved on 2021-02-09.