Alice Muloki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Alice Muloki(19 Nọvemba 1929 - 6 Nọvemba2005) bụ Inhebantu (eze nwanyị) nke Busoga Kingdom na Uganda . [1] Ọ bụ nwunye Henry Wako Muloki, onye na-achị obodo Busoga, onye a maara dị ka Kyabazinga nke Busoga.[2]

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Muloki Alice Kintu na Novemba 19, 1929. Ọ gụrụ akwụkwọ na Berkley High School, Gayaza High School na Buloba College na Busoga. [1] Ọ zụrụ azụ dị ka onye nkuzi Grade 3 na Buloba Primary Teachers College dịdebere Kampala, emesia ọ kuziri nkuzi n'uloakwukwo Buckley High School, tupu ebufee ya ọrụ na Kamuli . Na 1956, ọ gbara arụkwaghịm n'ịrụ ọrụ dị ka onye isi na ụlọ akwụkwọ nkuzi nke Bishop Willis Core Primary Teachers .

Etu ndu ya siri gaa[dezie | dezie ebe o si]

Alice Muloki lụrụ Kyabazinga Henry Wako Muloki na Jenụwarị 21, 1956. [3] Di na nwunye ahụ nwere ụmụ asatọ[4]- ụmụ nwoke anọ na ụmụ nwanyị anọ.[1][3]

Muloki bụ onye nkwado siri ike maka mmemme agụmakwụkwọ ụmụ nwanyị, na mmemme ndị ọzọ dị iche iche na Busoga.

Alice Muloki rahuru urs onwu n'onwa Nọvemba 6, 2005. [3] E liri ya na Kaliro District , E liri di ya, Henry Wako Muloki, na ya na Kaliro mgbe ọ nwụsịrị na 2008. [1][5][3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • District Kaliro
  • Henry Wako Muloki
  • Alaeze Busoga

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Alice Muloki (en). www.wikidata.org. Retrieved on 2020-05-30.
  2. The life and times of Kyabazinga Muloki. www.newvision.co.ug. Retrieved on 2019-06-01.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 Bita. "Life and times of Wako Muloki", New Vision, 2008-09-14. Retrieved on 2008-09-26.
  4. Proud Musoga. www.proudmusoga.co.ug. Archived from the original on 2019-06-01. Retrieved on 2019-06-01.
  5. Life and times of Wako Muloki. www.newvision.co.ug. Retrieved on 2019-06-01.