Alima Doumbia
Ọdịdị
Alima Doumbia
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Côte d'Ivoire |
| Obodo maka egwuregwu | Côte d'Ivoire |
| Aha enyere | Alima |
| Aha ezinụlọ ya | Doumbia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọgọọst 2002 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Alima Doumbia (amụrụ ya n'onwa August na-ubochi iri ato na otu, nke afo 2002, na obodo Ivory Coast) bụ onye na-Ayu bọọlụ basket na Ivory na-anọchite anya otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị. Ọ turu bọọlụ maka otu SOA n' oge afọ 2021/2022. [1] Alima Doumbia sonyere na asọmpi Afrịka nke e mere na afo 2023 na mba Ivory Coast.[2][3]
Ndekọ ọnụ ọgụgụ ọrụ (mba)
[dezie | dezie ebe o si]A chịkọtara arụmọrụ Alima maka Senior National Team, na-elekwasị anya na ntinye aka ya na 2023 FIBA Women's AfroBasket. N'ihe omume a, ọ gbara egwuregwu abụọ, na-enweta akara 2.5 kwa egwuregwu (PPG), otu rebound kwa egwuregwu (RPG), 0 nyere aka kwa egwuregwu (APG), ma nweta arụmọrụ (EFF) nke -3.5. Ngụkọta nkezi ya gafee ihe omume a dị na 2.5 points, otu rebound, 0 assists, na ọkwa EFF nke -3.5.[4][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Alima Doumbia - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-15.
- ↑ Eurobasket. Alima Doumbia, Basketball Player, News, Stats - afrobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-04-15.
- ↑ 3.0 3.1 "ALIMA DOUMBIA", FIBB, 2022-02-21. Retrieved on 2024-04-15. (in fr)
- ↑ Basketball N1: Alima doumbia de la SOA avec 17 points, 3 rebonds et 7 passes est la MVP en Dames de la 1ère journée (fr). Sport-ivoire.ci (2022-01-12). Retrieved on 2024-04-15.