Alma mater
Appearance
Alma mater bụ ahịrịokwu Latin nghota zoro ezo a na-eji amata ụlọ akwụkwọ, kọleji, ma ọ bụ mahadum nke onye gara aga.[1] A sụgharịrị ahịrịokwu a dịka "nne na-enye ume", "nne na-enye nwa ara", ma ọ bụ "nne na-azụlite", na-atụ aro na ụlọ akwụkwọ na-enye ụmụ akwụkwọ ya nri ọgụgụ isi.[2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ ALMA MATER. Lexico. Archived from the original on 29 July 2021. Retrieved on 29 July 2021.
- ↑ Ayto, John (2005). Word Origins, 2nd, London: A&C Black. ISBN 9781408101605.
- ↑ Cresswell, Julia (2010). Oxford Dictionary of Word Origins. Oxford University Press.