Alozie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Alozie bụ aha Naijiria nke sitere na Igbo. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Anthony Alozie (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na isii), onye na-agba ọsọ n'egwuregwu na-agba n'ọhịa n'Australia
  • Glory Alozie (amụrụ n'afọ 1977), onye na-eme egwuregwu na Naijiria na Spain
  • Michael Chimeruche Alozie (amụrụ n'afọ 2001), onye Nijiria na aku egwu
  • Mitchelle Alozie (amụrụ n'afọ 1997), onye America-Nijiria na-agba bọọlụ
  • Michael Chidi Alozie (amụrụ n'afọ 1986), onye Nijiria na-agba bọọlụ
  • Okezie Alozie (amụrụ n'afọ 1993), onye America na-agba bọọlụ