Alvine Njolle
Ọdịdị
Alvine Njolle
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Alvine |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Mee 1994 |
| Ebe ọmụmụ | Kameroon |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | FC Minsk, FC Nasaf, Caïman Douala |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Alvine Emma Njolle Ngonja (onye bu onye amụrụ n'abalị̀ itoolu nke onwa Mee nke afọ 1994) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agbachitere klọb Belarus FC Minsk na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Njolle gbara bọọlụ maka Cameroon na ọkwa dị elu nke ndị sị̀nịọ na 2020 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament (agba nke anọ).[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ JO 2020 - Qualifications AFRIQUE : le CAMEROUN jouera la ZAMBIE au dernier tour (fr). Footofeminin.fr. Retrieved on 27 December 2019.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Alvine Njolle – UEFA competition record (archive)
- Alvine Njolle at Soccerway