Améyo Adja

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Améyo Adja
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịTogo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1956 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Pan-African Parliament Dezie

Améyo Adja (amụrụ na ọnwa Julaị 1956) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke mba Togolese na onye otu Pan-African Parliament si Togo.

A mụrụ Adja na Lomé. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omebe iwu nke mba Togo na ntuli aka ndị omebe iwu n'ọnwa Ọktoba afọ 2002 dị ka onye na-azọ ọkwa nke Rally for the Strengthening of Democracy and Development (RSDD) site na mpaghara nke abụọ nke Lomé, ọ ghọkwara onye isi oche nke otu ndị omebe ikpe.[1][2] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu ECOWAS site na National Assembly na ọnwa Nọvemba 2, nke afọ 2005, na-enweta votu 59 site na ndị nnọchi anya 68 nọ ebe ahụ.

A họpụtakwara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu Pan-African, ọ ghọrọ otu n'ime ndị otu ise nke Togo mgbe ọ malitere nzukọ na ọnwa Machị nke afọ 2004.

Ebesidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named CV
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named Opp